Hazel Nali

Hazel Nali
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
aha enyereHazel Dezie
aha ezinụlọ yaNali Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya4 Eprel 1998 Dezie
Ebe ọmụmụLusaka Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuZambia women's national association football team, Zambia women's national under-17 football team, Green Buffaloes Ladies FC, Hapoel Be'er Sheva F.C., Fatih Vatan Spor Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so nafootball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie

Hazel Natasha Nali (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1998) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ, onye na-agba ọsọ dị ka onye na-edebe goolu maka Fatih Vatan Spor na Turkish Women's Super League na Zambia. Ọ gbara bọọlụ maka ndị otu mba dị elu na afọ 2014 African Women's Championship na afo 2018 Africa Women Cup of Nations, na afọ 2020 COSAFA Women's Championships, na 2020 Summer Olympics.


Developed by StudentB